Song: Afia
Artist:  Zamula
Year: 2021
Viewed: 12 - Published at: a year ago

Osiii sewa sewa Alaa
E lightia e passia
Ndi Afia
Ndi Afia
Onye ogwu Zamula

Nwanne nyem ogwu ka m gba (Onye ogwu)
Nwanne nyem ogwu ka m gba (Onye ogwu)
Nwanne nyem ogwu ka m gba
Arudim mana nye m ogwu ka gba (Onye ogwu)
Nwanne nyem ogwu ka m gba (Onye ogwu)
Nwanne nyem ogwu ka m gba (Onye ogwu)
Nwanne nyem ogwu ka m gba
Arudim mana nye m ogwu ka gba (Onye ogwu)
Onye ara isimgbaka
Isi gi akabe Igbaba Afia
Wayo wayo igbaba ara
O from jonsin ibawa afia

Onye ara isimgbaka
Isi gi akabe Igbaba Afia
Wayo wayo igbaba ara
O from jonsin ibawa afia
Umuobembe Ndi Afia
Umu uwani Ndi Afia
Umu abakpa Ndi Afia
Achara layout Ndi Afia
Umu obete Ndi Afia
Umu camp Ndi Afia
Otu nkwo Ndi Afia
Taylele Ndi Afia
Aaaaaaa
Ayiii oo Anya m apitor go (apiti)
Isi m agbari go
Obi m alewa go
Ayiii oo Anya m apitor go (apiti)
Isi m agbari go
Ana n’emizi emi

Nwanne nyem ogwu ka m gba (Onye ogwu)
Nwanne nyem ogwu ka m gba (Onye ogwu)
Nwanne nyem ogwu ka m gba
Arudim mana nye m ogwu ka gba (Onye ogwu)
Nwanne nyem ogwu ka m gba (Onye ogwu)
Nwanne nyem ogwu ka m gba (Onye ogwu)
Nwanne nyem ogwu ka m gba
Arudim mana nye m ogwu ka gba (Onye ogwu)

Ogini di na mirinda mu
Codeine di na mirinda mu
K2 di na akpa nicker mu
I lightia Afia nye mu lighter mu
Ayiii oo Anya m apitor go (apiti)
Isi m agbari go
Ana n’emizi emi

Umuobembe Ndi Afia
Umu uwani Ndi Afia
Umu abakpa Ndi Afia
Achara layout Ndi Afia
Umu obete Ndi Afia
Umu camp Ndi Afia
Otu nkwo Ndi Afia
Taylele Ndi Afia
Aaaaaaa

Nwanne nyem ogwu ka m gba (Onye ogwu)
Nwanne nyem ogwu ka m gba (Onye ogwu)
Nwanne nyem ogwu ka m gba
Arudim mana nye m ogwu ka gba (Onye ogwu)
Nwanne nyem ogwu ka m gba (Onye ogwu)
Nwanne nyem ogwu ka m gba (Onye ogwu)
Nwanne nyem ogwu ka m gba
Arudim mana nye m ogwu ka gba (Onye ogwu)
Sewa sewa
I lightia ya I Passa ya
I sego nke osise
I gbago nke Ogbu gba
Ichokwu I lacha nke lacha

( Zamula )
www.ChordsAZ.com

TAGS :